|
To listen to the dialogue, click on the speaker icons.
To save the MP3 files to your computer, right click the speaker icon, click the "Save Target As. . ." menu item, then use the pop-up dialogue box to choose a location on your PC in which to store the file. Once it has downloaded, you can transfer the file to your MP3 player if you wish.
| Description |
Resource |
| Igbo Only (MP3) |
|
| English and Igbo (MP3) |
|
| Documentation (PDF) |
|
| 1 |
Here is a school |
Ihe a bụ ụlọ akwụkwọ |
| 2 |
The school building is long |
Ụlọ akwụkwọ a toro ogologo |
| 3 |
The day is fine |
Ụbọchị taa mara mma |
| 4 |
The ground is dry |
Ala dị kọrọkọrọ |
| 5 |
The children are outside |
Ụmụaka nọ n'ezi |
| 6 |
They are wearing their school dress |
Ha yi uwe akwụkwọ ha |
| 7 |
Look. you will se the school behind them |
Lee. Ị ga-ahụ ụlọ akwụkwọ n'azụ ha |
| 8 |
You will also see a big tree behind the school |
Ị ga-ahụkwa otu nnukwu osisi n'azụ ụlọ akwụkwọ ahụ |
| 9 |
The children are playing |
Ụmụaka ahụ na-egwu egwu |
| 10 |
But their teacher is not there |
Ma onyenkuzi ha anọghị ebe ahụ |
| 11 |
They are throwig balls |
Ha na-atụ bọl |
| 12 |
The children are seven |
Ụmụaka ahụ dị asaa |
| 13 |
Four boys and three girls |
Ụmụ nwoke anọ na ụmụ nwaanyị atọ |
| 14 |
They have two balls |
Ha ji bọl abụọ |
| 15 |
They are in a circle |
Ha nọ okirikiri |
| 16 |
To play is good |
Igwu egwu dị mma |
| 17 |
To play footbal is good too |
Igba bọl dịkwa mma |
| 18 |
It helps them to be fit and strong |
Ọ na-enyere ha aka ịgbasi ike |
| 19 |
They are happy |
Obi na-atọ ha ụtọ |
| 20 |
This is my story |
Nke a bụ akụkọ m |
|